Ego Dijitalụ E Jiri Usoro Nzuzo Chedo
na Akụ Dijitalụ E Jiri Usoro Nzuzo Chedo
E bipụtara: Ọgọọst 14, 2023
SEC ghọtara ike akụ dijitalụ ma kpebisie ike ịhụ na mwepụta ndị a na-arụ ọrụ n’ụzọ kwekọrọ na nchebe ndị na-etinye ego, iguzosi ike n’ezi ihe nke ahịa na ịdị doro anya. Nyochaa ụzọ SEC si achịkwa ego dijitalụ e ji usoro nzuzo chedo, akụ dijitalụ e ji usoro nzuzo chedo na mwepụta akụ dijitalụ.
