NZUKỌ ỌMỤMỤ N’ỊNTANETỊ BANYERE ITINYE MMADỤ NIILE N'USORO EGO
Nọvemba 4, 2020
E bipụtara: Ọktoba 21, 2020
Njikọ Nzukọ Ọmụmụ Ịntanetị: https://us02web.zoom.us/webinar/register/WN_kPnBbTSRQqi78S5l4BjRbQ
Nzukọ Ọmụmụ n’Ịntanetị SEC banyere itinye mmadụ niile n'usoro ego ga-elekwasị anya n'akụkụ ụfọdụ nke agụmakwụkwọ gbasara ego dịka ụzọ na-eduga n'itinye mmadụ niile n'usoro ego na uto ahịa isi ego, ịha nhata na ntinye nwoke na nwanyị niile, nakwa mmetụta ego ndị si mba ọzọ eziga n'itinye mmadụ niile n'usoro ego.
Ndị ga-ekwu okwu gụnyere:
- Hicham Elalamy
- Abike Dabiri-Erewa
- Bolaji Balogun
- Toyin Sanni
- Tope Omojokun