Nnyocha maka nchọpụta ihe akaebe Banyere Oando Plc E bipụtara: Disemba 5, 2017
Securities and Exchange Commission ekwughachila mkpebi ya ime nyocha maka nchọpụta ihe akaebe banyere ọrụ Oando Plc.
Nkwa a dị n'akwụkwọ ozi nke ụbọchị 5 Disemba 2017 e zigara Oando Plc.
Kọmishọn ahụ chọrọ ime ka ọha na eze nwee obi ike na ọ naghị anabata mmebi iwu ọ bụla n'ahịa isi ego Naịjirịa.
Ndị nchịkwa binyere aka
Securities & Exchange Commission