Nkwupụta SEC na-agọnahụ njikọ ya na weebụsaịtị SEC adịgboroja E bipụtara: Mee 12, 2023

Securities and Exchange Commission (‘Kọmishọn’) amatala ọtụtụ weebụsaịtị na blọọgụ ndị na-ekwu na ha jikọtara na Kọmishọn. Weebụsaịtị ndị ahụ bụ adịgboroja, ha enweghịkwa njikọ ọ bụla na Kọmishọn.
Iji wepụ obi abụọ ọ bụla, weebụsaịtị Kọmishọn bụ www.sec.gov.ng.
Ya mere, a na-adụ ọha na eze ọdụ siri ike ka ha leghara weebụsaịtị na blọọgụ ndị ahụ, yana ozi a na-agbasa na ha, anya.
A binyere aka
Ndị Nchịkwa
Mee 09, 2023