Ịzụta Òkè Njikwa Ụlọ Ọrụ
Ịzụta, site n’aka ụlọ ọrụ ọzọ, òkè n’ụlọ ọrụ nke na-enye ikike ịchịkwa ụlọ ọrụ ahụ. A pụrụ iji ego nkịtị ma ọ bụ site na mwepụta akwụkwọ ego itinye ego kwụọ ụgwọ ịzụta ahụ.